Introducing the children's laptop from One Laptop per Child—a potent learning tool created expressly for the world's poorest children living in its most remote environments. The laptop was designed collaboratively by experts from both academia and industry, bringing to bear both extraordinary talent and many decades of collective field experience in every aspect of this non-profit humanitarian project. The result is a unique harmony of form and function; a flexible, ultra low-cost, power-efficient, responsive, and durable machine with which nations of the emerging world can leapfrog decades of development—immediately transforming the content and quality of their children's learning.
Ụ́LỌ̀Ótù laptọ́ọ̀pụ̀ maka ótù nwatakịrị (OLPC) bụ òtù na-achọghị uru nakwa iji obi ha niile ime nchọcha nakwa ịrụlite gbasara maka laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọla—nke a bụ ụ́zụ́ ga-eweta mgbanwe n'etụ a ga-esi zụlite ụmụaka nke ụwa dum. Amara ọ́kwà echiche a n'izizi site n'aka maazi Nicholas Negroponte, nke bụ onyeisi oche nke OLPC, na nzukọ nke ebe ntụgharị uche gbasara mmekọ mgbere ahịa nke ụwa dum, n'ebe a na-akpọ Davos dị n'ime Obodo Switzerland n'ọnwa Jenụwarị 2005.
Ísí áká ọrụ anyị bụ maka iwetara ụmụaka n'ụwa dum ohere ịbawanye n'amamihe, echiche ime, nakwa ịkọwa onwe ha nkeọma.
Biko matakwa n'arụpụtachabeghị laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọla--ya bụ na anaghị ere ya ere. A ga-ekesasị laptọ́ọ̀pụ̀ ndị ahụ n'ụlọ akwụkwọ dị ichiiche site n'echiche ndị ọchịchị obodo.
WIKIWIKI
Anyị na-echekwa WIKI maka ọrụ, ebe anyị na-anabata ọhaneze maka ịkpa ńkàtá banyere: (1)hadwịa; (2) sọftwịa; (3) ọmụmụihe; (4) atụmatụ maka ndubata; (5) etu a ga-esi banye; nakwa (6) etu a ga-esi tinye ajụjụ na FAQ anyị.
Banye na WIKI site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke WIKI
OZI NDỊ ỌHANEZEOZI NDỊ ỌHANEZE
Anyị na-echekwatakwa mmelite nke ótù ízù ụ́kà maka ọhaneze OLPC nke enwere ike igosi site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke OZI ỌHANEZE.
FAQFAQ
Gịnị bụ laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọ́là? Igwe ótū narị dọ́là nke atụpụtara ga-agbado ụkwụ kpọmkwem na Linux, ya na ngosi móòdù-abụọ--ha abụọ ga-abụ ụcha-juru eju, móòdù DVD nke transmisivu, nakwa ihenhọrọ ngosi nke abụọ na-achapụta n'ụ̀dị́ ōjí na ọ̀chá nakwa sọnlaịt-ridebụl na rezolushiọn 3× Laptọ́ọ̀pụ̀ ahụ ga-enwe omenlekọta nke 500MHz na 128MB nke DRAM, ya na 500MB nke ebenchekwaozi fláàshị̀; ọgaghị enwe had diski, mana ọ ga-enwe USB anọ nke ụzọ mbanye na nke mpụta. Laptọ́ọ̀pụ̀ ndị ahụ agaghị enwe eriri waya nke brọdbandị, ǹkè nà ábịá n'ihe ndị ọzọ, ọ na-enye aka n'ime ka ha rụọ ọrụ dịka ikukumgbasaozi mesh. Laptọ́ọ̀pụ̀ nke ọbụla ga-enwenwu ike ịgwanwu onye agbata obi ya okwu, ikewapụta ad hoc, nakwa ikukumgbasaozi nke ụlọ. Laptọ́ọ̀pụ̀ ga-eji ike echiche nrụpụta (tinyere mkpokọta) ga-enwe ike imenwu ihe niile sọsọ ichekwa data buru ibu.
Gosi ajụjụ na azịza nke mgbe ọbụla site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke FAQ.
NDỊ MMADỤÌWÚ
Nicholas Negroponte, Chairman
Antonio Battro, Chief Education Officer
Walter Bender, President, Software and Content
Michail Bletsas, Chief Connectivity Officer
David Cavallo, Director for Central and South America
Robert Fadel, Director of Finance and Operations
Mark Foster, VP of Engineering/Chief Architect
Jim Gettys, Vice President, Software Engineering
Khaled Hassounah, Director for Middle East and Africa
Mary Lou Jepsen, Chief Technology Officer
Charles Kane, Chief Financial Officer
Samuel J. Klein, Director of Content
Ivan Krstić, Director of Content Systems
Nia Lewis, Secretary of the Corporation,
NDI NDỤMỌDỤ
Rebecca Allen, Howard Anderson, José María Aznar, V. Michael Bove, Jr., Benjamin Mako Hill, William Kolb, Alan Kay, Ayo Kusamotu, Rodrigo Mesquita, Eben Moglen, Seymour Papert, Bruce Parker, Mitchel Resnick, Ted Selker, Larry Weber, and Barry Vercoe
Hụ́ bayọs site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke ndị MMADỤ.
MGBASAOZI
Hụ́ ndesịta nke ndị mgbasaozi site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke MGBASAOZI.
MBUDATAMBUDATA

Budata inyogo (na ngwụcha oge sọftwịa na ngwaọrụ ndị ọzọ) ga-apụta site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke MBUDATA.
MÁÀPỤ̀MÁÀPỤ̀

Anyị nyere máàpụ̀ ụwa ụ̀chá dị nzobe iji gosipụta: (ụcha griin) obodo ndị ahụ anyị chọrọ ịnwale echiche a; (red) those countries we plan to include in the post-launch phase; (ụ̀chá orenji) obodo ndị ahụ kọwagoro mmasị ha n'ogo Ministịrị na-ahụ maka Agụmakwụkwọ mọọbụ karịa; nakwa (ụ̀chá yelo) obodo ndị ahụ na-achọ nkwadọ site n'aka ndị ọchịchị obodo.
MKPỌTỤRỤMKPỌTỤRỤ
info at laptop.org
One Laptop per Child
P.O. Box 425087
Cambridge, MA 02142
USA
niav at laptop.org
mailman.laptop.org/mailman/listinfo